Home » Past Questions » Igbo » AGỤMAGỤ N' Ụwa Bụ Agba, e ji agwa ndị prọfesọ teghete gosịpụta ...

AGỤMAGỤ N' Ụwa Bụ Agba, e ji agwa ndị prọfesọ teghete gosịpụta ...


Question

AGỤMAGỤ
N’ Ụwa Bụ Agba, e ji agwa ndị prọfesọ teghete gosịpụta na

Options

A) ịhụnanya na ọganihu dị na Mahadum ahụ

B) ekworo na anyaukwu dị na Mahadum ahụ

C) nsọpụrụ na nkwanye ugwu dị na mahadum ahụ

D) ha na-asọpụrụ onye isi mahadum ahụ

The correct answer is B.


More Past Questions:


Discussion