Home » Past Questions » Igbo » AGHỌTAAZAAGụọ ederede ọbụla na ndị a, zaa ajụjụ niile sitere na ...

AGHỌTAAZAAGụọ ederede ọbụla na ndị a, zaa ajụjụ niile sitere na ...


Question

AGHỌTAAZAA

Gụọ ederede ọbụla na ndị a, zaa ajụjụ niile sitere na ha.

Ederede II


Nkechi bụ nwata nwaagbọgho bitụrụ mma aka, too ma kwụrụ chim. Eze dị ya n’ ọnụ na-enwu ka anyanwụ ụtụtụ. Nne na nna ya hụrụ ya n’anya nke ukwu n’ ihi na o bụ ọtu mkpụrụ anya ji isi ụgwọ.

Mgbe Nkechi ruru afo iri na asaa, isi bidoro nwube ya ọkụ. O nwekwaghi onye ọ na-atụ egwu. Ọ mechara banye mahadum dị na Nsụkka bụ ebe ọ na-amu etu ọ ga-esi bụrụ onyeokaiwu. O bidoro na-epiogharị. Ihe kachasị njọ bụ na Nkechi na-eso ụmụnwoke ndị

Lụrụla nwaanyị. Ọ nakwaghi anọ n’ụlọakwụkwọ ma ya fọdụ ịgụ akwụkwọ. E mechara chụọ ya n’ ụlọakwụkwọ maka na ọ dara ule ihe-ọmụmụ niile o mere n’afọ nke abụọ ya. Otu mgbe ahụkwa ka nne na nna ya nwụrụ n’ihe mgberede okporoụzo. Mma Nkechi rụrụ mgbe ọ tụụrụ ime ọkwa. O mechara buru afọ ime a gbafuo. Nkechi eriela Ihe oji maka ya mụrụ anya, ura eburu ya.


Otu mkpụrụ anya ji isi ụgwọ pụtara

Options

A)
otu mkpụrụ anya
B)
otu isi
C)
otu nwaanyị
D)
otu nwa

The correct answer is D.


More Past Questions:


Discussion