Igbo Past Questions | JAMB, WAEC, NECO and Post UTME Past Questions

Igbo, is the principal native language of the Igbo people, an ethnic group of southeastern Nigeria. The language has approximately 24 million speakers, who live mostly in Nigeria and are primarily of Igbo descent. 

Study the following Igbo past questions and answers for JAMB. Prepare yourself with official past questions and answers for your upcoming examinations.

Select Exam Body:

Select Exam Year:

Select Page:

Study Mode:

Question 1

AGHỌTAAZAA
Gụọ ederede ọbụla na ndị a, zaa ajụjụ niile sitere na ha.
Ederede II

Nkechi bụ nwata nwaagbọgho bitụrụ mma aka, too ma kwụrụ chim. Eze dị ya n’ ọnụ na-enwu ka anyanwụ ụtụtụ. Nne na nna ya hụrụ ya n’anya nke ukwu n’ ihi na o bụ ọtu mkpụrụ anya ji isi ụgwọ.
Mgbe Nkechi ruru afo iri na asaa, isi bidoro nwube ya ọkụ. O nwekwaghi onye ọ na-atụ egwu. Ọ mechara banye mahadum dị na Nsụkka bụ ebe ọ na-amu etu ọ ga-esi bụrụ onyeokaiwu. O bidoro na-epiogharị. Ihe kachasị njọ bụ na Nkechi na-eso ụmụnwoke ndị
lụrụla nwaanyị. Ọ nakwaghi anọ n’ụlọakwụkwọ ma ya fọdụ ịgụ akwụkwọ. E mechara chụọ ya n’ ụlọakwụkwọ maka na ọ dara ule ihe-ọmụmụ niile o mere n’afọ nke abụọ ya. Otu mgbe ahụkwa ka nne na nna ya nwụrụ n’ihe mgberede okporoụzo. Mma Nkechi rụrụ mgbe ọ tụụrụ ime ọkwa. O mechara buru afọ ime a gbafuo. Nkechi eriela Ihe oji maka ya mụrụ anya, ura eburu ya.

Site n’ihe ị gụrụ n’ederede a, agwa ọjọọ

Options

A) dị mma

B) na-enye ugwu

C) na-ebute ọghọm

D) na-enye aha ọma

Post Comment

Question 2

Otu mkpụrụ anya ji isi ụgwọ pụtara

Options

A) otu mkpụrụ anya

B) otu isi

C) otu nwaanyị

D) otu nwa

Post Comment

Question 3

Nke Nkechi na-amụ na mahadum bụ

Options

A) Dibịa bekee

B) nkuzi

C) nkanụụzụ

D) ọkaiwu

Post Comment

Question 4

A chụrụ Nkechi na mahadum maka na ọ dara ule

Options

A) iheọmụmụ ya

B) otu iheọmụmụ

C) iheọmụmụ ya niile n’afọ nke mbụ

D) iheọmụmụ ya niile n’afọ nke abụọ

Post Comment

Question 5

AGHỌTAAZAA
Gụọ ederede ọbụla na ndị a, zaa ajụjụ niile sitere na ha.
Ederede III

Ijeọma bitụrụ mma aka. Ọ bụghị naanị nke a, ọ na-anụrụ ndị mụrụ ya ihe ma na-aga ozi nke ọma. Na Klaasị ha, o nwere ndị enyi abụọ ntị fere azụ. Ha bụ Ijeego na Ọbịaraeri. Ha ji ụkwụ ebi okazi. Ha si n’otu obodo ha efere n’ọzọ ebe ha na ụmụnwoke na-eri ma na-aṅụ. Anya anaghị ahụ ha n’ụlọakwụkwọ n’ihi na mgbe niile ha nọ na njem. Ụmụagbọghọ ndị a amaghị na ihe na-atọ ụtọ na-elukwa ilu. N’otu oge, ha natara ozi n’ekwentị nke toro ha nnukwu otito maka mma ha ma gwakwa ha bịawa Warrị ebe mkpori ndụ juru. Ndi kpọrọ ha bụ ụmụokorobịa abụọ ndị na-aza Okondo na Otondo n’otu n’otu. Ihe eji mara ha bu isogbhari ụmụnwaanyi n’azu. Ijeego na enyi ya nwaanyị binyeere ụmụnwoke ndị a ịzuụka abụọ, n’agbanyeghị na ha bụ ụmụakwụkwọ. Ka izu asaa gachara, ụmụagbọghọ ndị a adaa ọrịa. Ka e mechara nnyocha ọrịa ha n’ulọọgwụ, e kwuru na ha na-arịa ọrịa mmịnwụ, ọrịa obirinajaọcha a naghị agwọta agwọta. Ugbua, eke na ihe o loro atogbọrọla.

Akparamagwa Ijeọma nwere nke ndị enyi ya enweghị bụ

Options

A) iji ntị nụ ihe

B) ịga ngaghari

C) ịchọ mma

D) ịga ozi

Post Comment

Question 6

AGHỌTAAZAA
Gụọ ederede ọbụla na ndị a, zaa ajụjụ niile sitere na ha.
Ederede III

Ijeọma bitụrụ mma aka. Ọ bụghị naanị nke a, ọ na-anụrụ ndị mụrụ ya ihe ma na-aga ozi nke ọma. Na Klaasị ha, o nwere ndị enyi abụọ ntị fere azụ. Ha bụ Ijeego na Ọbịaraeri. Ha ji ụkwụ ebi okazi. Ha si n’otu obodo ha efere n’ọzọ ebe ha na ụmụnwoke na-eri ma na-aṅụ. Anya anaghị ahụ ha n’ụlọakwụkwọ n’ihi na mgbe niile ha nọ na njem. Ụmụagbọghọ ndị a amaghị na ihe na-atọ ụtọ na-elukwa ilu. N’otu oge, ha natara ozi n’ekwentị nke toro ha nnukwu otito maka mma ha ma gwakwa ha bịawa Warrị ebe mkpori ndụ juru. Ndi kpọrọ ha bụ ụmụokorobịa abụọ ndị na-aza Okondo na Otondo n’otu n’otu. Ihe eji mara ha bu isogbhari ụmụnwaanyi n’azu. Ijeego na enyi ya nwaanyị binyeere ụmụnwoke ndị a ịzuụka abụọ, n’agbanyeghị na ha bụ ụmụakwụkwọ. Ka izu asaa gachara, ụmụagbọghọ ndị a adaa ọrịa. Ka e mechara nnyocha ọrịa ha n’ulọọgwụ, e kwuru na ha na-arịa ọrịa mmịnwụ, ọrịa obirinajaọcha a naghị agwọta agwọta. Ugbua, eke na ihe o loro atogbọrọla.

‘Ijeọma bitụrụ mma aka’ na-akọwa na Ijeoma

Options

A) na-achọ mma

B) metụrụ mma aka

C) mara mma

D) bụ onye ọma

Post Comment

Question 7

AGHỌTAAZAA
Gụọ ederede ọbụla na ndị a, zaa ajụjụ niile sitere na ha.
Ederede II

Nkechi bụ nwata nwaagbọgho bitụrụ mma aka, too ma kwụrụ chim. Eze dị ya n’ ọnụ na-enwu ka anyanwụ ụtụtụ. Nne na nna ya hụrụ ya n’anya nke ukwu n’ ihi na o bụ ọtu mkpụrụ anya ji isi ụgwọ.
Mgbe Nkechi ruru afo iri na asaa, isi bidoro nwube ya ọkụ. O nwekwaghi onye ọ na-atụ egwu. Ọ mechara banye mahadum dị na Nsụkka bụ ebe ọ na-amu etu ọ ga-esi bụrụ onyeokaiwu. O bidoro na-epiogharị. Ihe kachasị njọ bụ na Nkechi na-eso ụmụnwoke ndị
lụrụla nwaanyị. Ọ nakwaghi anọ n’ụlọakwụkwọ ma ya fọdụ ịgụ akwụkwọ. E mechara chụọ ya n’ ụlọakwụkwọ maka na ọ dara ule ihe-ọmụmụ niile o mere n’afọ nke abụọ ya. Otu mgbe ahụkwa ka nne na nna ya nwụrụ n’ihe mgberede okporoụzo. Mma Nkechi rụrụ mgbe ọ tụụrụ ime ọkwa. O mechara buru afọ ime a gbafuo. Nkechi eriela Ihe oji maka ya mụrụ anya, ura eburu ya.

Site n’ihe ị gụrụ n’ederede a, agwa ọjọọ

Options

A) dị mma

B) na-enye ugwu

C) na-ebute ọghọm

D) na-enye aha ọma

Post Comment

Question 8

AGHỌTAAZAA
Gụọ ederede ọbụla na ndị a, zaa ajụjụ niile sitere na ha.
Ederede II

Nkechi bụ nwata nwaagbọgho bitụrụ mma aka, too ma kwụrụ chim. Eze dị ya n’ ọnụ na-enwu ka anyanwụ ụtụtụ. Nne na nna ya hụrụ ya n’anya nke ukwu n’ ihi na o bụ ọtu mkpụrụ anya ji isi ụgwọ.
Mgbe Nkechi ruru afo iri na asaa, isi bidoro nwube ya ọkụ. O nwekwaghi onye ọ na-atụ egwu. Ọ mechara banye mahadum dị na Nsụkka bụ ebe ọ na-amu etu ọ ga-esi bụrụ onyeokaiwu. O bidoro na-epiogharị. Ihe kachasị njọ bụ na Nkechi na-eso ụmụnwoke ndị
lụrụla nwaanyị. Ọ nakwaghi anọ n’ụlọakwụkwọ ma ya fọdụ ịgụ akwụkwọ. E mechara chụọ ya n’ ụlọakwụkwọ maka na ọ dara ule ihe-ọmụmụ niile o mere n’afọ nke abụọ ya. Otu mgbe ahụkwa ka nne na nna ya nwụrụ n’ihe mgberede okporoụzo. Mma Nkechi rụrụ mgbe ọ tụụrụ ime ọkwa. O mechara buru afọ ime a gbafuo. Nkechi eriela Ihe oji maka ya mụrụ anya, ura eburu ya.

Otu mkpụrụ anya ji isi ụgwọ pụtara

Options

A) otu mkpụrụ anya

B) otu isi

C) otu nwaanyị

D) otu nwa

Post Comment

Question 9

AGHỌTAAZAA
Gụọ ederede ọbụla na ndị a, zaa ajụjụ niile sitere na ha.
Ederede II

Nkechi bụ nwata nwaagbọgho bitụrụ mma aka, too ma kwụrụ chim. Eze dị ya n’ ọnụ na-enwu ka anyanwụ ụtụtụ. Nne na nna ya hụrụ ya n’anya nke ukwu n’ ihi na o bụ ọtu mkpụrụ anya ji isi ụgwọ.
Mgbe Nkechi ruru afo iri na asaa, isi bidoro nwube ya ọkụ. O nwekwaghi onye ọ na-atụ egwu. Ọ mechara banye mahadum dị na Nsụkka bụ ebe ọ na-amu etu ọ ga-esi bụrụ onyeokaiwu. O bidoro na-epiogharị. Ihe kachasị njọ bụ na Nkechi na-eso ụmụnwoke ndị
lụrụla nwaanyị. Ọ nakwaghi anọ n’ụlọakwụkwọ ma ya fọdụ ịgụ akwụkwọ. E mechara chụọ ya n’ ụlọakwụkwọ maka na ọ dara ule ihe-ọmụmụ niile o mere n’afọ nke abụọ ya. Otu mgbe ahụkwa ka nne na nna ya nwụrụ n’ihe mgberede okporoụzo. Mma Nkechi rụrụ mgbe ọ tụụrụ ime ọkwa. O mechara buru afọ ime a gbafuo. Nkechi eriela Ihe oji maka ya mụrụ anya, ura eburu ya.

Nke Nkechi na-amụ na mahadum bụ

Options

A) Dibịa bekee

B) nkuzi

C) nkanụụzụ

D) ọkaiwu

Post Comment

Question 10